Jeremaia 2:24 IGBOB

24 i bu nne-inyinya-ibu-ọhia nke mara ọzara aka; n'ọchichọ nke nkpuru-obi-ya o kubawo ifufe; na mb͕e ọbub͕a-ya ònye gēme ka ọ laghachi azu? ndi nile nke nāchọ ya agaghi-ada #mbà; n'ọnwa-ya ka ha gāchọta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 2

Echiche Jeremaia 2:24 na onodu