Jeremaia 2:26 IGBOB

26 Dika ihere onye-ori mb͕e anāchọputa ya, otú a ka emeworo ka ihere me ulo Israel; ha onwe-ha, na ndi-eze-ha, na ndi-isi-ha, na ndi-nchu-aja-ha, na ndi-amuma-ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 2

Echiche Jeremaia 2:26 na onodu