Jeremaia 2:37 IGBOB

37 Ọbuná n'ala nka ka i gēsi pua, aka-gi abua adi kwa n'isi-gi: n'ihi na Jehova ajuwo ihe-ntukwasi-obi-gi nile, ọ gaghi-aga-kwa-ra gi nke-ọma nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 2

Echiche Jeremaia 2:37 na onodu