3 O rue n'echi-ya, na Pashua mere ka Jeremaia si n'ọtọsi ahu puta. Jeremaia we si ya, Ọ dughi Pashua ka Jehova kpọworo aha-gi, kama ọ bu Megoa-misabibi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 20
Echiche Jeremaia 20:3 na onodu