Jeremaia 21:1 IGBOB

1 Okwu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, mb͕e eze, bú Zedekaia, zigara ya Pashua nwa Malkija, na Zefanaia nwa Maaseia, bú onye-nchu-àjà, si,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 21

Echiche Jeremaia 21:1 na onodu