10 N'ihi na edowom irum n'aru obodo a ime ya ihe ọjọ, ọ bughi ime ya ezi ihe, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta): n'aka eze Babilon ka agēnye ya, ọ gēsure kwa ya n'ọku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 21
Echiche Jeremaia 21:10 na onodu