6 M'gētib͕u kwa ndi bi n'obodo a, ma madu ma anumanu: n'ajọ ọria uku nēfe efe ka ha gānwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 21
Echiche Jeremaia 21:6 na onodu