Jeremaia 22:24 IGBOB

24 Mu onwem nādi ndu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), ọ buru si na Konaia nwa Jehoiakim, bú eze Juda, bu nb͕a-aka-akàrà n'aka-nrim, ma ọbuná n'ebe ahu ka M'gādọpu gi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 22

Echiche Jeremaia 22:24 na onodu