Jeremaia 22:28 IGBOB

28 Ọ̀ bu ite elelìri elelì nke etipiara etipia ka nwoke a, bú Konaia, bu? ọ̀ bu ihe nke nādighi-atọ utọ? gini mere eji tufu ha-ri, ya onye-ya na nkpuru-ya, tukwasi ha n'ala nke ha nāmaghi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 22

Echiche Jeremaia 22:28 na onodu