Jeremaia 22:8 IGBOB

8 Ọtutu mba gāgabiga kwa n'akuku obodo a, ha gāsirita kwa ibe-ha n'otù n'otù, N'ìhi gini ka Jehova meworo obodo uku a otú a?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 22

Echiche Jeremaia 22:8 na onodu