13 Ọ bu kwa n'aru ndi-amuma Sameria ka M'huworo ihe-nzuzu; ha jiri Beal bu amuma, we me ka ndim, bú Israel, kpafue.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 23
Echiche Jeremaia 23:13 na onodu