Jeremaia 23:36 IGBOB

36 Ma ibu Jehova ka unu nāgaghi-ehota kwa ọzọ: n'ihi na ibu eboro onye ọ bula bu okwu nke aka ya; unu ab͕anwewo kwa okwu nile nke Chineke di ndu, bú Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 23

Echiche Jeremaia 23:36 na onodu