Jeremaia 23:9 IGBOB

9 Okwu bayere ndi-amuma. Obim tiwara etiwa nimem, ọkpukpum nile emewo nkpatu; adiwom ka onye ṅubigaworo manya ókè, na dika nwoke nke manya-vine bàworo n'anya nke-uku; n'ihi Jehova, na n'ihi okwu nsọ Ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 23

Echiche Jeremaia 23:9 na onodu