9 M'gēwere ha nye iburu ala-eze nile nke uwa ihe-ntughari, iburu ha ihe ọjọ; ibu ihe-ita-uta, na ilu, na ihe-àkùkù, na ihe-nkọcha, n'ebe nile M'gāchusa ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 24
Echiche Jeremaia 24:9 na onodu