Jeremaia 25:10 IGBOB

10 Ọzọ, M'gēme ka olu obi-utọ, na olu ọṅù, na nwoke nālu nwunye ọhu, na olu nwanyi anālu ọhu, na olu nkume-igwe-nri, na ìhè oriọna, lanari ha n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 25

Echiche Jeremaia 25:10 na onodu