Jeremaia 3:6 IGBOB

6 Jehova we sim n'ubọchi Josaia, bú eze, Ì huwo ihe Israel nke nādaghachi azu meworo? nwayi ahu nēje n'elu ugwu ọ bula di elu, na n'okpuru osisi ndu ọ bula, we nākwa iko n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 3

Echiche Jeremaia 3:6 na onodu