Jeremaia 30:12 IGBOB

12 N'ihi na otú a ka Jehova siri, Ihe nādighi ngwọta ka nb͕aji aka na ukwu gi bu, ọnyá-gi etiputara etiputa jọrọ njọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 30

Echiche Jeremaia 30:12 na onodu