Jeremaia 30:15 IGBOB

15 Gini mere i ji ti nkpu bayere nb͕aji aka na ukwu gi? ihe nādighi ngwọta ka ihe-nb͕u-gi bu: n'ihi iba-uba nke ajọ omume-gi, n'ihi na nmehie-gi nile nwere ume, ka M'meworo gi ihe ndia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 30

Echiche Jeremaia 30:15 na onodu