Jeremaia 30:8 IGBOB

8 Ọ gēru kwa n'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta), na M'gāb͕ajipu yoke-ya n'olu-gi, ọ bu kwa ab͕u-gi nile ka M'gētibì; ndi ala ọzọ agaghi-eme kwa ka ọ fè ha òfùfè ọzọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 30

Echiche Jeremaia 30:8 na onodu