29 N'ubọchi ahu ha agaghi-asi kwa ọzọ, Nna-ayi-hà eriwo nkpuru-vine nāchaghi acha, ezé umu-ha we nēru izìzì.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 31
Echiche Jeremaia 31:29 na onodu