31 Le, ubọchi nābia, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), mb͕e Mu na ulo Israel na ulo Juda gāb͕a ọb͕ub͕a-ndu ọhu:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 31
Echiche Jeremaia 31:31 na onodu