10 M'we de aham n'akwukwọ ala ahu, ka ya akàrà, kpọ ndi-àmà, tùara ya ego ahu n'ihe-ọtùtù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32
Echiche Jeremaia 32:10 na onodu