22 I we nye ha ala nka, nke I ṅuru ndi bu nna-ha iyi inye ha, bú ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù na ya;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32
Echiche Jeremaia 32:22 na onodu