Jeremaia 32:41 IGBOB

41 Obi gātọkwam utọ n'aru ha ime ha nma, M'gēji kwa obim nile, ji kwa nkpuru-obim nile, kua ha n'ala nka n'ezie dika osisi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32

Echiche Jeremaia 32:41 na onodu