Jeremaia 33:21 IGBOB

21 ya bu na agēmebi ọb͕ub͕a-ndum, nke Mu na Devid, bú orùm, b͕ara, ka o we ghara inwe nwa-nwoke nke bu eze n'elu oche-eze-ya; na ọb͕ub͕a-ndum nke Mu na ndi Livai, bú ndi-nchu-àjà, ndi nējerem ozi, b͕ara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 33

Echiche Jeremaia 33:21 na onodu