Jeremaia 33:7 IGBOB

7 M'gēme kwa ka ndi Juda adọtara n'agha na ndi Israel adọtara n'agha lata, M'gēwu kwa ha dika ulo, dika na mbu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 33

Echiche Jeremaia 33:7 na onodu