Jeremaia 34:18 IGBOB

18 M'gēwere kwa ndikom ndi nējehie n'ọb͕ub͕a-ndum nye, bú ndi nēmeghi ka okwu nile nke ọb͕ub͕a-ndu ahu nke ha b͕ara n'irum guzosie ike, bú nwa-ehi nke ha kpọwara abua, we gabiga n'etiti nkpọwa-ya abua;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 34

Echiche Jeremaia 34:18 na onodu