Jeremaia 34:8 IGBOB

8 Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, mb͕e Zedekaia, bú eze, na ndi Israel nile ndi nọ Jerusalem, b͕asiri ndu, ikpọsara ha si na ha nwere onwe-ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 34

Echiche Jeremaia 34:8 na onodu