Jeremaia 35:6 IGBOB

6 Ha we si, Ayi agaghi-aṅu manya-vine: n'ihi na Jonadab nwa Rikab, bú nna-ayi, nyere ayi iwu, si, Unu aṅula manya-vine, unu onwe-unu, na umu-unu, rue mb͕e ebighi-ebi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 35

Echiche Jeremaia 35:6 na onodu