Jeremaia 36:10 IGBOB

10 Beruk we gua n'akwukwọ ahu okwu nile nke Jeremaia n'ulo Jehova, n'ime-ulo Gemaraia nwa Shefan, bú ode-akwukwọ, n'ogige nke di n'elu, n'oghere ọnu-uzọ-ama ọhu nke ulo Jehova, na nti ndi Israel nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 36

Echiche Jeremaia 36:10 na onodu