21 Eze we ziga Jehudi iweta akwukwọ-npiakọta ahu: o we weputa ya n'ime-ulo Elishama, bú ode-akwukwọ. Jehudi we gua ya na nti abua nke eze, na na nti ndi-isi nile ndi nēguzo n'akuku eze.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 36
Echiche Jeremaia 36:21 na onodu