Jeremaia 37:13 IGBOB

13 O rue, mb͕e ọ nọ n'ọnu-uzọ-ama Benjamin, na otù onye-nwe nlekọta nọ n'ebe ahu, onye aha-ya bu Iraija nwa Shelemaia, nwa Hananaia; o we jide Jeremaia, bú onye-amuma, si, Ndi Kaldea ka gi onwe-gi nādakuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 37

Echiche Jeremaia 37:13 na onodu