Jeremaia 37:7 IGBOB

7 Otú a ka Jehova, bú Chineke nke Israel, siri: Otú a ka unu gāsi eze Juda, onye zìworo unu biakutem ijum ase; Le, usu-ndi-agha Fero, nke putaworo iyere unu aka, gālaghachi n'ala-ya, bú Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 37

Echiche Jeremaia 37:7 na onodu