Jeremaia 38:11 IGBOB

11 Ebed-melek we chiri ndikom ahu n'aka-ya, ba n'ulo eze n'okpuru ulo-àkù, chiputa n'ebe ahu nkirika ákwà nke dọkara adọka na nkirika ákwà nke kara nká, o we chiri udọ̀ radara ha Jeremaia n'olùlù ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 38

Echiche Jeremaia 38:11 na onodu