Jeremaia 38:18 IGBOB

18 ma ọ buru na i pukughi ndi-isi eze Babilon, agēnye kwa obodo a n'aka ndi Kaldea, ha gēsure kwa ya n'ọku, gi onwe-gi agaghi-ewepuga onwe-gi n'aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 38

Echiche Jeremaia 38:18 na onodu