20 Jeremaia we si, Ha agaghi-enye gi n'aka-ha. Biko, ge nti olu Jehova, n'ihe nke mu onwem nāgwa gi: o we diri gi nma, nkpuru-obi-gi gādi kwa ndu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 38
Echiche Jeremaia 38:20 na onodu