Jeremaia 38:23 IGBOB

23 Ọ bu kwa ndinyom-i nile na umu-gi ka ha ganēme ka ha pukuru ndi Kaldea: gi onwe-gi agaghi-ewepuga onwe-gi n'aka-ha, kama aka eze Babilon gējide gi: ọ bu kwa obodo a ka i gēsure n'ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 38

Echiche Jeremaia 38:23 na onodu