7 Ebed-melek, bú onye Etiopia, onye bu onozi, nke nọ n'ulo eze, we nuru na ha tiyereri Jeremaia n'olùlù; ma eze nānọdu n'ọnu-uzọ-ama Benjamin;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 38
Echiche Jeremaia 38:7 na onodu