Jeremaia 38:9 IGBOB

9 Onye-nwem eze, ndikom ndia emewo ihe ọjọ n'ihe nile nke ha meworo Jeremaia, bú onye-amuma, onye ha tubàworo n'olùlù ahu; o we nọ n'ọnwu n'ọnọdu-ya n'ihi oké unwu: n'ihi na nri adighi kwa ọzọ n'obodo a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 38

Echiche Jeremaia 38:9 na onodu