8 Ọ bu kwa ulo eze na ulo nile nke ndi Israel ka ndi Kaldea surere n'ọku, ha kwatu-kwa-ra mb͕idi nile nke Jerusalem.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 39
Echiche Jeremaia 39:8 na onodu