14 si ya, Ì mara n'ezie na Bealis, bú eze umu Amon, ezitewo Ishmael nwa Netanaia itib͕u gi onwe-gi? Ma Gedalaia nwa Ahaikam ekweghi ihe ha kwuru.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 40
Echiche Jeremaia 40:14 na onodu