Jeremaia 41:7 IGBOB

7 O rue, mb͕e ha batara n'etiti obodo, na Ishmael nwa Netanaia b͕uru ha, tubà ha n'etiti olùlù, ya onwe-ya na ndikom ndi ya na ha nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 41

Echiche Jeremaia 41:7 na onodu