Jeremaia 42:14 IGBOB

14 si, É-è; kama ọ bu n'ala Ijipt ka ayi gābà, ebe ayi nāgaghi-ahu agha, ayi agaghi-anu kwa olu opì-ike, agu ihe-oriri agaghi-agu kwa ayi; ọ bu kwa n'ebe ahu ka ayi gēbi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 42

Echiche Jeremaia 42:14 na onodu