Jeremaia 42:6 IGBOB

6 Ma ọ di nma ma ọ jọrọ njọ, olu Jehova, bú Chineke-ayi, ka ayi gēge nti, bú Onye ayi onwe-ayi nēziga gi ijekuru; ka o we diri ayi nma, mb͕e ayi nēge nti olu Jehova, bú Chineke-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 42

Echiche Jeremaia 42:6 na onodu