11 Ọ gābia kwa, tib͕ue ala Ijipt; ndi diri ọnwu ka agēnye n'ọnwu, ndi diri ndọta-n'agha ka agēnye na ndọta-n'agha, ndi diri mma-agha ka agēnye na mma-agha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 43
Echiche Jeremaia 43:11 na onodu