14 Gosinu n'Ijipt, menu ka anuru ya na Migdol, me-kwa-nu ka anuru nime Nof na nime Tahpanhes: sinu, Guzo onwe-gi, dozi-kwa-ra onwe-gi; n'ihi na mma-agha eripiawo buruburu gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 46
Echiche Jeremaia 46:14 na onodu