Jeremaia 46:9 IGBOB

9 Rigonu, unu inyinya; kpọtuanu nkpọtu, unu ub͕ọ-ala; ka ndi-dike puta kwa: Kush na Put, ndi nēji ọta; na Ludim, ndi nēji nāzọ kwa uta ukwu ikwe ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 46

Echiche Jeremaia 46:9 na onodu