Jeremaia 49:10 IGBOB

10 N'ihi na Mu onwem ab͕abawo Isọ ọtọ, ekpughepuwom ebe-nzuzo-ya nile, ọ pughi kwa izobe onwe-ya: apunariwo nkpuru-ya na umu-nne-ya na ndi-ab͕ata-obi-ya ihe-ha, ọ dighi kwa ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 49

Echiche Jeremaia 49:10 na onodu