Jeremaia 49:13 IGBOB

13 N'ihi na Onwem ka M'jiri ṅu iyi, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na ihe-iju-anya na ihe-ita-uta na nkpọnkpọ ebe na ihe-nkọcha ka Bọzra gāghọ; obodo-ya nile gāghọ kwa nkpọnkpọ ebe mb͕e ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 49

Echiche Jeremaia 49:13 na onodu