Jeremaia 49:17 IGBOB

17 Edom gāghọ kwa ihe-iju-anya: o gēju onye ọ bula nke nāgabiga n'akuku ya anya, ọ gāma kwa ọsọ n'ihi ihe-otiti-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 49

Echiche Jeremaia 49:17 na onodu